@Ntụgharịn'asụsụ Igbo
Ụlọ akwụkwọ Faculty of Dentistry, University of Nigeria ugbu a enwetala oke nnabata (quota) kacha elu nke ụlọ akwụkwọ eze ọ bụla n’ime Nigeria.
Ha enweela naanị oghere iri na ise ruo ọtụtụ afọ gara aga.
Anyị niile rụrụ ọrụ ka nke a mee n’oge dị mkpirikpi, naanị ọnwa ole na ole gara aga.
Ekele pụrụ iche nye Peter Obi maka ịza oku anyị dịka o si eme mgbe niile.